-
1 Samuel 17:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Ndị Izrel wee malite ịsị: “Ùnu hụrụ nwoke a nke na-agbagote? Ọ bụ ka ọ maa Izrel aka+ mere o ji na-agbagote. Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke ga-egbu ya, eze ga-eme ka ọ baa ọgaranya site n’inye ya akụnụba dị ukwuu, ọ ga-akpọnyekwa ya nwa ya nwaanyị,+ ọ ga-emekwa ka ụlọ nna ya nwere onwe ha n’Izrel.”+
-