29 O wee ruo na mgbe igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova rutere n’Obodo Devid, Maịkal+ nwa Sọl si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụligharị elu na-enwe aṅụrị;+ o wee leda ya anya+ n’obi ya.
33 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ dị ka ọ hụrụ onwe ya n’anya; n’aka nke ọzọ, onye bụ́ nwunye kwesịrị ịdị na-akwanyere di ya ùgwù nke ukwuu.+