1 Ihe E Mere 15:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma, mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’Obodo Devid,+ Maịkal+ nwa Sọl si na windo lepụ anya hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-enwe aṅụrị, ya ebido ileda ya anya n’obi ya.+
29 Ma, mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’Obodo Devid,+ Maịkal+ nwa Sọl si na windo lepụ anya hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-enwe aṅụrị, ya ebido ileda ya anya n’obi ya.+