1 Ihe E Mere 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo na mgbe igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova rutere n’Obodo Devid, Maịkal+ nwa Sọl si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụligharị elu na-enwe aṅụrị;+ o wee leda ya anya+ n’obi ya.
29 O wee ruo na mgbe igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova rutere n’Obodo Devid, Maịkal+ nwa Sọl si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụligharị elu na-enwe aṅụrị;+ o wee leda ya anya+ n’obi ya.