Jenesis 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda wee sị ya:+ “Nwoke ahụ dọsiri anyị aka ná ntị ike, sị, ‘Unu agaghị ahụ ihu m ọzọ ọ gwụla ma nwanne unu ò so unu.’+ Jenesis 44:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma anyị sịrị, ‘Anyị enweghị ike ịga. Ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoro anyị, anyị ga-aga, n’ihi na anyị apụghị ịhụ ihu nwoke ahụ ma ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoghị anyị.’+
3 Juda wee sị ya:+ “Nwoke ahụ dọsiri anyị aka ná ntị ike, sị, ‘Unu agaghị ahụ ihu m ọzọ ọ gwụla ma nwanne unu ò so unu.’+
26 Ma anyị sịrị, ‘Anyị enweghị ike ịga. Ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoro anyị, anyị ga-aga, n’ihi na anyị apụghị ịhụ ihu nwoke ahụ ma ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoghị anyị.’+