1 Samuel 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl. 1 Ihe E Mere 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl na ụmụ ya atọ wee si otú a nwụọ,+ ndị ụlọ ya niile nwụkọtara ọnụ.
2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl.