1 Samuel 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụrụ na unu ejiri ikwesi olu ike mee ihe ọjọọ, a ga-ekpochapụ unu,+ ma unu ma eze unu.”+ Hosia 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee jiri iwe nye gị eze,+ m ga-ejikwa oké iwe wepụ ya.+