2 Samuel 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Devid nọ ọdụ n’agbata ọnụ ụzọ ámá abụọ.+ Ka ọ nọ n’ebe ahụ, onye nche+ rịgooro n’elu ụlọ nke ọnụ ụzọ ámá dị n’akụkụ mgbidi. E mesịa, o lepụrụ anya hụ, ma, lee! e nwere otu nwoke ji ọsọ na-abịa naanị ya.
24 Devid nọ ọdụ n’agbata ọnụ ụzọ ámá abụọ.+ Ka ọ nọ n’ebe ahụ, onye nche+ rịgooro n’elu ụlọ nke ọnụ ụzọ ámá dị n’akụkụ mgbidi. E mesịa, o lepụrụ anya hụ, ma, lee! e nwere otu nwoke ji ọsọ na-abịa naanị ya.