2 Samuel 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị ha: “M ga-eme ihe ọ bụla dị mma n’anya unu.”+ Eze wee kwụrụ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá,+ mmadụ niile wee pụọ n’ìgwè dị otu narị mmadụ otu narị mmadụ nakwa n’ìgwè dị otu puku mmadụ otu puku mmadụ.+
4 Eze wee sị ha: “M ga-eme ihe ọ bụla dị mma n’anya unu.”+ Eze wee kwụrụ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá,+ mmadụ niile wee pụọ n’ìgwè dị otu narị mmadụ otu narị mmadụ nakwa n’ìgwè dị otu puku mmadụ otu puku mmadụ.+