1 Samuel 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekish wee nye ya Ziklag+ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ndị eze Juda nwe Ziklag ruo taa. 1 Samuel 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe Devid lọrutere Ziklag, o zigaara ndị okenye Juda, bụ́ ndị enyi ya,+ ụfọdụ n’ime ihe nkwata ahụ, sị: “Nke a bụ onyinye+ iji gọzie unu, bụ́ nke a kwatara n’aka ndị iro Jehova.”
26 Mgbe Devid lọrutere Ziklag, o zigaara ndị okenye Juda, bụ́ ndị enyi ya,+ ụfọdụ n’ime ihe nkwata ahụ, sị: “Nke a bụ onyinye+ iji gọzie unu, bụ́ nke a kwatara n’aka ndị iro Jehova.”