30O wee ruo ka Devid na ndị ikom ya nọ na-alọta Ziklag+ n’ụbọchị nke atọ, na ndị Amalek+ wakporo ebe ndịda nakwa Ziklag; ha wee buso Ziklag agha ma gbaa ya ọkụ,
12Ndị a bụ ndị bịakwutere Devid n’ime Ziklag+ mgbe ọ na-enweghị ike ịgagharị otú o si masị ya n’ihi Sọl+ nwa Kish; ha sokwa ná ndị dike ya,+ ndị na-enyere ya aka n’ibu agha,
20 Mgbe ọ bịara na Ziklag,+ Adna na Jozabad na Jedayel na Maịkel na Jozabad na Elaịhu na Ziletaị, bụ́ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ bụ́ ndị Manase, si na Manase gbakwuru ya.