8 Hushaị wee gaa n’ihu ịsị: “Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya nke ọma, na ha dị ike,+ bụrụkwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi,+ dị ka nne anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa;+ nna gị bụkwa dike,+ ọ gaghịkwa eso ndị ahụ nọrọ n’abalị.
10 Ndị a bụ ndị isi nke ndị dike+ Devid, bụ́ ndị na-akwadosi ya ike n’ọbụbụeze ya, ha na Izrel dum, iji mee ka ọ bụrụ eze dị ka ihe Jehova kwuru+ banyere Izrel si dị.