Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 1:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 M wee kpọrọ ndị isi nke ebo unu niile, ndị ikom maara ihe ma nwee ahụmahụ, wee mee ha ndị isi unu, ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha na ndị isi nke ndị agha iri ise ndị agha iri ise na ndị isi nke ndị agha iri ndị agha iri nakwa ndị na-elekọta ebo unu.+

  • Diuterọnọmi 33:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+

      Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+

      Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+

      Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,

      Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+

      Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya