Joshụa 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 na Ziklag+ na Madmana na Sansana, 1 Samuel 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekish wee nye ya Ziklag+ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ndị eze Juda nwe Ziklag ruo taa. 1 Samuel 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee ruo ka Devid na ndị ikom ya nọ na-alọta Ziklag+ n’ụbọchị nke atọ, na ndị Amalek+ wakporo ebe ndịda nakwa Ziklag; ha wee buso Ziklag agha ma gbaa ya ọkụ, 1 Ihe E Mere 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 nakwa na Betuel+ nakwa na Họma+ nakwa na Ziklag+
30 O wee ruo ka Devid na ndị ikom ya nọ na-alọta Ziklag+ n’ụbọchị nke atọ, na ndị Amalek+ wakporo ebe ndịda nakwa Ziklag; ha wee buso Ziklag agha ma gbaa ya ọkụ,