Joshụa 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na Ziklag+ na Bet-makabọt na Heza-susa,+ 1 Samuel 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekish wee nye ya Ziklag+ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ndị eze Juda nwe Ziklag ruo taa. 1 Ihe E Mere 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ndị bịakwutere Devid n’ime Ziklag+ mgbe ọ na-enweghị ike ịgagharị otú o si masị ya n’ihi Sọl+ nwa Kish; ha sokwa ná ndị dike ya,+ ndị na-enyere ya aka n’ibu agha,
12 Ndị a bụ ndị bịakwutere Devid n’ime Ziklag+ mgbe ọ na-enweghị ike ịgagharị otú o si masị ya n’ihi Sọl+ nwa Kish; ha sokwa ná ndị dike ya,+ ndị na-enyere ya aka n’ibu agha,