1 Samuel 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekish wee nye ya Ziklag+ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ndị eze Juda nwe Ziklag ruo taa. 2 Samuel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo mgbe Sọl nwụsịrị, mgbe Devid si n’igbu ndị Amalek lọta,+ na Devid nọrọ ụbọchị abụọ na Ziklag.+
1 O wee ruo mgbe Sọl nwụsịrị, mgbe Devid si n’igbu ndị Amalek lọta,+ na Devid nọrọ ụbọchị abụọ na Ziklag.+