Ezra 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ozugbo m nụrụ ihe a, m dọwara uwe+ m na uwe elu m na-enweghị aka, m wee malite ifopụ ntutu isi+ m na ajị agba m, m wee nọrọ ọdụ n’ijuanya.+
3 Ozugbo m nụrụ ihe a, m dọwara uwe+ m na uwe elu m na-enweghị aka, m wee malite ifopụ ntutu isi+ m na ajị agba m, m wee nọrọ ọdụ n’ijuanya.+