25 M wee malite ịkatọ ha na ịkọcha ha+ na iti ụfọdụ n’ime ndị ikom ha ihe+ na ifopụ ntutu isi ha na ime ka ha jiri Chineke ṅụọ iyi,+ sị: “Unu ekenyekwala ụmụ ha ndị ikom ụmụ unu ndị inyom, unu alụtakwarala ụmụ unu ndị ikom ụmụ ha ndị inyom, unu alụkwala ụmụ ha ndị inyom.+