2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere.
26 Ka e meekwa ihe e kpere n’ikpe n’egbughị oge n’ahụ́ onye ọ bụla na-edebeghị iwu Chineke gị+ na iwu eze, ma ọ bụ igbu ya egbu+ ma ọ bụ ịchụpụ ya n’obodo,+ ma ọ bụ iri ya iwu+ ma ọ bụkwanụ ịtụ ya mkpọrọ.”