29 ha na-arapara n’ahụ́ ụmụnne ha,+ bụ́ ndị ukwu ha,+ na-aṅụ iyi+ nke pụrụ iwetara ha ọbụbụ ọnụ+ na ha ga na-eje ije n’iwu ezi Chineke, nke e nyere site n’aka Mozis bụ́ ohu ezi Chineke,+ na ha ga na-edebekwa+ ma na-eme ntụziaka niile nke Jehova bụ́ Onyenwe anyị+ nakwa mkpebi ikpe ya na ụkpụrụ ya;+