Abụ Ọma 119:106 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 106 Aṅụwo m iyi idebe mkpebi ikpe gị ziri ezi,+M ga-emezukwa ya.+ Ekliziastis 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+
4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+