-
Nehemaya 10:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ha so ụmụnne ha, bụ́ ndị a ma ama, ṅụọ iyi ka ihe ọjọọ mee ha ma ọ bụrụ na ha edebeghị Iwu Jehova Onyenwe anyị, bụ́ ezi Chineke, nke o si n’aka Mosis ohu ezi Chineke nye ndị Izrel nakwa ma ọ bụrụ na ha erubeghị isi n’iwu ya niile, n’ihe ndị o kpebiri, nakwa ná ntụziaka ya.
-