2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+ Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+ Ilu 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa m, tụọ egwu Jehova, tụọkwa egwu eze.+ Gị na ndị nnupụisi enwela mmekọrịta.+ Ndị Galeshia 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndọrọ ndọrọ, nkewa, inwe òtù,
12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+