2 Samuel 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ ada Eya.+ E mesịa, Ish-boshet+ sịrị Abna: “Gịnị mere i ji dinaa iko+ nna m?”
7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ ada Eya.+ E mesịa, Ish-boshet+ sịrị Abna: “Gịnị mere i ji dinaa iko+ nna m?”