Rut 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Boaz wee zaa ya, sị: “A kọworo m+ ihe niile i meere nne di gị mgbe di gị nwụsịrị,+ na otú i si hapụ nna gị na nne gị nakwa ala ndị ikwu gị wee bịakwute ndị ị na-amabughị.+
11 Boaz wee zaa ya, sị: “A kọworo m+ ihe niile i meere nne di gị mgbe di gị nwụsịrị,+ na otú i si hapụ nna gị na nne gị nakwa ala ndị ikwu gị wee bịakwute ndị ị na-amabughị.+