Abụ Ọma 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O si n’elu matịa aka ya kpọrọ m,+Ọ dọpụtara m ná nnukwu mmiri.+ Abụ Ọma 144:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Si n’ebe dị n’elu matịa aka;+Mee ka m nwere onwe m, napụtakwa m n’ọtụtụ mmiri,+N’aka ndị mba ọzọ,+