Abụ Ọma 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke na-eguzosi ike n’ihe ga-eji kpekuo gị ekpere+N’oge a ka pụrụ ịchọta gị.+Ma idei mmiri agaghị emetụ ya.+ Abụ Ọma 124:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmiri gaara eburu anyị,+Iyi gaara asọfe n’elu mkpụrụ obi anyị.+
6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke na-eguzosi ike n’ihe ga-eji kpekuo gị ekpere+N’oge a ka pụrụ ịchọta gị.+Ma idei mmiri agaghị emetụ ya.+