Abụ Ọma 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Meekwa ka ụkwụ m na-awụ ọsọ dị ka ụkwụ nne ele,+Ọ na-emekwa ka m guzoro n’ebe dịịrị m elu.+ Habakọk 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị bụ ike m;+ ọ ga-emekwa ka ụkwụ m na-awụ ọsọ dị ka ụkwụ nne ele,+ ọ ga-emekwa ka m jee ije n’ebe ndị dị elu m.+Ntụziaka e nyere onye nduzi nke ụbọ akwara m.
19 Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị bụ ike m;+ ọ ga-emekwa ka ụkwụ m na-awụ ọsọ dị ka ụkwụ nne ele,+ ọ ga-emekwa ka m jee ije n’ebe ndị dị elu m.+Ntụziaka e nyere onye nduzi nke ụbọ akwara m.