Ọpụpụ 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+
13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+