Abụ Ọma 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 M ga-etipịasị ha ka ha wee ghara inwe ike ibili;+Ha ga-ada, mụ azọọ ha ụkwụ.+ Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Malakaị 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Unu ga-azọda ndị ajọ omume, n’ihi na ha ga-adị ka ntụ n’okpuru ọbụ ụkwụ unu n’ụbọchị m ga-eme ihe,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
3 “Unu ga-azọda ndị ajọ omume, n’ihi na ha ga-adị ka ntụ n’okpuru ọbụ ụkwụ unu n’ụbọchị m ga-eme ihe,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.