2 Samuel 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-ekpochapụ ha ma tipịasịa ha,+ ka ha wee ghara ibili;+Ha ga-adakwa, mụ azọọ ha ụkwụ.+ Abụ Ọma 110:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+
6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+