Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Abụ Ọma 68:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, Chineke ga-akụri isi ndị iro ya,+Bụ́ opu isi nke ntutu jupụtara, nke onye na-ejegharị wee na-ewetara onwe ya amamikpe.+ Habakọk 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị pụtara maka ịzọpụta ndị gị,+ ka i wee zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi nke si n’ụlọ onye ajọ omume.+ Ị gbara ụlọ ahụ ọtọ malite na ntọala ya ruo n’elu ya.+ Sila.
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+
21 N’ezie, Chineke ga-akụri isi ndị iro ya,+Bụ́ opu isi nke ntutu jupụtara, nke onye na-ejegharị wee na-ewetara onwe ya amamikpe.+
13 Ị pụtara maka ịzọpụta ndị gị,+ ka i wee zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi nke si n’ụlọ onye ajọ omume.+ Ị gbara ụlọ ahụ ọtọ malite na ntọala ya ruo n’elu ya.+ Sila.