Joshụa 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jọshụa wee weghara obodo niile nke ndị eze a niile na-achị, nwụdekwa ndị eze ha niile ma were ihu mma agha gbuo ha.+ O bibiri ha,+ dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 68:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, Chineke ga-akụri isi ndị iro ya,+Bụ́ opu isi nke ntutu jupụtara, nke onye na-ejegharị wee na-ewetara onwe ya amamikpe.+ Abụ Ọma 110:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+
12 Jọshụa wee weghara obodo niile nke ndị eze a niile na-achị, nwụdekwa ndị eze ha niile ma were ihu mma agha gbuo ha.+ O bibiri ha,+ dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere n’iwu.+
21 N’ezie, Chineke ga-akụri isi ndị iro ya,+Bụ́ opu isi nke ntutu jupụtara, nke onye na-ejegharị wee na-ewetara onwe ya amamikpe.+
6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+