Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Ezikiel 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi+ wee nwụọ n’ihi ya, ọ ga-anwụ n’ihi omume na-ezighị ezi o mere.+ Luk 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, ana m asị unu, ee e; ma ọ bụrụ na unu echegharịghị, a ga-ebibi unu niile n’otu ụzọ ahụ.”+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
26 “‘Mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi+ wee nwụọ n’ihi ya, ọ ga-anwụ n’ihi omume na-ezighị ezi o mere.+