Abụ Ọma 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova bụụrụ ndị ya ike,+Ọ bụkwa ebe e wusiri ike nke na-eme ka onye o tere mmanụ nwee nzọpụta dị ukwuu.+ Abụ Ọma 68:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, mgbe i buteere ndị gị ụzọ,+Mgbe ị zọrọ ije gafere n’ọzara+—Sila—
8 Jehova bụụrụ ndị ya ike,+Ọ bụkwa ebe e wusiri ike nke na-eme ka onye o tere mmanụ nwee nzọpụta dị ukwuu.+