Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+