Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ugbu a, amarala m na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+ Ọ na-esi n’eluigwe ya dị nsọ za ya,Wee jiri aka ya siri ike* zọpụta ya.+
6 Ugbu a, amarala m na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+ Ọ na-esi n’eluigwe ya dị nsọ za ya,Wee jiri aka ya siri ike* zọpụta ya.+