Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+
6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+