Abụ Ọma 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+ Ezikiel 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-akwatukwa mgbidi ahụ unu tere nzụ, meekwa ka ọ daruo ala, a ga-ekpughekwa ntọala ya.+ Obodo ahụ ga-adarịrị, unu ga-alakwa n’iyi n’ime ya; unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+
14 M ga-akwatukwa mgbidi ahụ unu tere nzụ, meekwa ka ọ daruo ala, a ga-ekpughekwa ntọala ya.+ Obodo ahụ ga-adarịrị, unu ga-alakwa n’iyi n’ime ya; unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+