Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ahọrọwo m Devid bụ́ ohu m;+Etewo m ya mmanụ m dị nsọ,+
50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+