Abụ Ọma 89:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+ Abụ Ọma 89:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mkpụrụ ya ga-anọru mgbe ebighị ebi,+Ocheeze ya ga-adịgidekwa dị ka anyanwụ n’ihu m.+ Luk 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ọ ga-achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi, alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ.”+
29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+