Jenesis 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 E mesịa, Jekọb kpọrọ ụmụ ya ndị ikom wee sị: “Zukọtanụ ka m gwa unu ihe gaje ime unu ná ngwụsị ụbọchị ndị a.* Diuterọnọmi 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Nke a bụ ngọzi+ nke Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke+ gọziri ụmụ Izrel tupu ya anwụọ.
49 E mesịa, Jekọb kpọrọ ụmụ ya ndị ikom wee sị: “Zukọtanụ ka m gwa unu ihe gaje ime unu ná ngwụsị ụbọchị ndị a.*