1 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụkuonụ ya abụ,+ bụkuonụ ya abụ olu ụtọ,+Chebaranụ ọrụ ya niile dị ebube echiche.+ Emọs 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị na-echepụta abụ dị ka ụda ụbọ akwara+ si dị; ndị rụụrụ onwe ha ngwá egwú dị ka Devid rụrụ;+