2 Samuel 22:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ọ bụ ya mere m ga-eji kelee gị, Jehova, n’etiti mba dị iche iche;+M ga-abụkukwa aha gị abụ olu ụtọ:+ 2 Samuel 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+“Ihe si n’ọnụ Devid nwa Jesi pụta,+Ihe si n’ọnụ nwoke dị elu pụta,+Onye Chineke nke Jekọb tere mmanụ,+Na onye ọma nke na-abụrụ Izrel abụ olu ụtọ.+
50 Ọ bụ ya mere m ga-eji kelee gị, Jehova, n’etiti mba dị iche iche;+M ga-abụkukwa aha gị abụ olu ụtọ:+
23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+“Ihe si n’ọnụ Devid nwa Jesi pụta,+Ihe si n’ọnụ nwoke dị elu pụta,+Onye Chineke nke Jekọb tere mmanụ,+Na onye ọma nke na-abụrụ Izrel abụ olu ụtọ.+