1 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụkuonụ ya abụ,+ bụkuonụ ya abụ olu ụtọ,+Chebaranụ ọrụ ya niile dị ebube echiche.+ Abụ Ọma 145:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-agọzi gị ogologo ụbọchị dum,+M ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Abụ Ọma 146:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eto Jehova ụbọchị ndụ m niile.+M ga-abụku Chineke m abụ olu ụtọ ruo oge niile m dị ndụ.+
2 M ga-agọzi gị ogologo ụbọchị dum,+M ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+