Diuterọnọmi 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.” Abụ Ọma 18:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ọ bụ ya mere m ga-eji too gị, Jehova, n’etiti mba dị iche iche,+M ga-abụkukwa aha gị abụ olu ụtọ.+ Abụ Ọma 117:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 117 Toonụ Jehova, unu mba niile;+Jaanụ ya mma, unu ebo niile.+ Ndị Rom 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 nakwa ka ndị mba ọzọ+ wee nye Chineke otuto maka ebere ya.+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji kwupụta gị n’ihu ọha n’etiti ndị mba ọzọ, m ga-abụkwara aha gị abụ olu ụtọ.”+
43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.”
49 Ọ bụ ya mere m ga-eji too gị, Jehova, n’etiti mba dị iche iche,+M ga-abụkukwa aha gị abụ olu ụtọ.+
9 nakwa ka ndị mba ọzọ+ wee nye Chineke otuto maka ebere ya.+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji kwupụta gị n’ihu ọha n’etiti ndị mba ọzọ, m ga-abụkwara aha gị abụ olu ụtọ.”+