1 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụkuonụ ya abụ,+ bụkuonụ ya abụ olu ụtọ,+Chebaranụ ọrụ ya niile dị ebube echiche.+ Abụ Ọma 108:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, m ga-eto gị n’etiti ndị dị iche iche;+M ga-abụkukwa gị abụ olu ụtọ n’etiti mba dị iche iche.+
3 Jehova, m ga-eto gị n’etiti ndị dị iche iche;+M ga-abụkukwa gị abụ olu ụtọ n’etiti mba dị iche iche.+