Rut 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Obed amụọ Jesi;+ Jesi amụọ Devid.+ 1 Samuel 17:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Sọl wee sị ya: “Nwa m, ị̀ bụ nwa onye?” Devid wee zaa, sị: “Abụ m nwa ohu gị bụ́ Jesi+ onye Betlehem.”+ Matiu 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jesi amụọ Devid+ bụ́ eze.+ Devid mụrụ Sọlọmọn,+ bụ́ onye nwunye Yuraya mụụrụ ya;
58 Sọl wee sị ya: “Nwa m, ị̀ bụ nwa onye?” Devid wee zaa, sị: “Abụ m nwa ohu gị bụ́ Jesi+ onye Betlehem.”+