1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi. 1 Samuel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na e nwee ka nna gị si chọọ m, ị ga-asị ya, ‘Devid rịọsiri m ike ka m nye ya oge ka ọ gbaga Betlehem+ bụ́ obodo ya, n’ihi na e nwere àjà a na-achụ n’ebe ahụ kwa afọ maka ezinụlọ ya dum.’+
12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.
6 Ọ bụrụ na e nwee ka nna gị si chọọ m, ị ga-asị ya, ‘Devid rịọsiri m ike ka m nye ya oge ka ọ gbaga Betlehem+ bụ́ obodo ya, n’ihi na e nwere àjà a na-achụ n’ebe ahụ kwa afọ maka ezinụlọ ya dum.’+