1 Ihe E Mere 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye nke itoolu, nke nwe ọnwa nke itoolu, bụ Abi-iza+ onye Anatọt+ nke si n’ebo Benjamin, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
12 Onye nke itoolu, nke nwe ọnwa nke itoolu, bụ Abi-iza+ onye Anatọt+ nke si n’ebo Benjamin, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.